English: The Sefseri is the white veil that covers the body, it is a a traditional Tunisian veil made from silk. In the past, woman should wear it when she is outside home. The veil on the head is called mharma and it covers the hair.
Igbo: Sefseri bụ ákwà mkpuchi ọcha nke na-ekpuchi ahụ, ọ bụ ákwà mkpuchi omenala Tunisia nke sitere na silk. N'oge gara aga, nwanyị kwesịrị iyi ya mgbe ọ nọ n'èzí ụlọ. A na-akpọ ákwà mgbochi dị n'isi mharma, ọ na-ekpuchikwa ntutu isi.
This is an image of Cultural Fashion or Adornment from